Matiu 26:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O bukwaara iko.+ Mgbe o kelesịrị Chineke, o bunyekwara ha ya, sị: “Ṅụọnụ, unu niile;+ Mak 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O bukwaara otu iko, kelee Chineke, bunyekwa ha ya. Ha niile wee ṅụọ ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Iko+ ngọzi ahụ nke anyị na-agọzi, ọ́ bụghị ikere òkè n’ọbara Kraịst? Ogbe achịcha ahụ nke anyị na-anyawa,+ ọ́ bụghị ikere òkè n’ahụ́ Kraịst?+
16 Iko+ ngọzi ahụ nke anyị na-agọzi, ọ́ bụghị ikere òkè n’ọbara Kraịst? Ogbe achịcha ahụ nke anyị na-anyawa,+ ọ́ bụghị ikere òkè n’ahụ́ Kraịst?+