53 N’ihi ya, Jizọs sịrị ha: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu erighị anụ ahụ́+ Nwa nke mmadụ, ṅụọkwa ọbara ya,+ unu enweghị ndụ+ n’ime onwe unu.
25 Otú ahụ ka o mekwara iko+ ahụ, mgbe o risịrị nri anyasị, o wee sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke dabeere n’ọbara+ m. Na-emenụ nke a, n’oge niile unu na-aṅụ ya, ka unu wee na-echeta m.”+