8 n’ihi na ọ hụtara mmejọ n’ebe ndị Izrel nọ mgbe ọ sịrị: “‘Lee! Oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel na ụlọ Juda ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ;+
15 Ọ bụ ya mere o ji bụrụ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ka ndị a kpọrọ wee nata nkwa nke ihe nketa ebighị ebi,+ n’ihi na ọ nwụrụ ka e wee site n’ihe mgbapụta+ tọhapụ ha ná mmebi iwu ndị ha mere mgbe ha nọ n’ọgbụgba ndụ ahụ gara aga.+