Ndị Hibru 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na ọ hụrụ na ndị Izrel na-eme ihe na-adịghị mma. Ọ bụ ya mere o ji sị: “Jehova* kwuru, sị, ‘Oge na-abịa mgbe mụ na ndị Izrel na ndị Juda ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ.
8 N’ihi na ọ hụrụ na ndị Izrel na-eme ihe na-adịghị mma. Ọ bụ ya mere o ji sị: “Jehova* kwuru, sị, ‘Oge na-abịa mgbe mụ na ndị Izrel na ndị Juda ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ.