Ndị Hibru 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na ọ hụtara mmejọ n’ebe ndị Izrel nọ mgbe ọ sịrị: “‘Lee! Oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel na ụlọ Juda ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ;+
8 n’ihi na ọ hụtara mmejọ n’ebe ndị Izrel nọ mgbe ọ sịrị: “‘Lee! Oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel na ụlọ Juda ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ;+