Jeremaya 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Kpụọ isi gị, chịfuokwa ntutu gị,+ nọrọ n’ugwu ọhịa na-adịghị bụọ abụ iru uju,+ n’ihi na Jehova ajụwo+ ọgbọ ọ na-eweso iwe,+ ọ ga-agbahapụkwa ya. 1 Ndị Kọrịnt 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ma ọ bụrụ na nwaanyị enwee ogologo ntutu isi, ọ bụụrụ ya ihe ebube?+ N’ihi na e nyere ya ntutu isi ya n’ọnọdụ ákwà isi.+
29 “Kpụọ isi gị, chịfuokwa ntutu gị,+ nọrọ n’ugwu ọhịa na-adịghị bụọ abụ iru uju,+ n’ihi na Jehova ajụwo+ ọgbọ ọ na-eweso iwe,+ ọ ga-agbahapụkwa ya.
15 ma ọ bụrụ na nwaanyị enwee ogologo ntutu isi, ọ bụụrụ ya ihe ebube?+ N’ihi na e nyere ya ntutu isi ya n’ọnọdụ ákwà isi.+