Diuterọnọmi 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+ Diuterọnọmi 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee sị, ‘Ka m wepụ ihu m n’ebe ha nọ,+Ka m hụ ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.N’ihi na ha bụ ọgbọ rụrụ arụ,+Ụmụ na-ekwesịghị ntụkwasị obi.+
15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
20 O wee sị, ‘Ka m wepụ ihu m n’ebe ha nọ,+Ka m hụ ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.N’ihi na ha bụ ọgbọ rụrụ arụ,+Ụmụ na-ekwesịghị ntụkwasị obi.+