Diuterọnọmi 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha onwe ha emewo omume na-eweta mbibi;+Ha abụghị ụmụ ya, ọ bụ ha nwere ntụpọ.+Ọgbọ gbagọrọ agbagọ ma hịgọọ ahịgọ!+ Aịzaya 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Agbasapụworo m ndị dị isi ike+ aka m ogologo ụbọchị dum, bụ́ ndị na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+ ndị na-agbaso echiche nke aka ha;+ Matiu 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs zara, sị: “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe, nke gbagọkwara agbagọ,+ ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ? Ruo ole mgbe ka m ga na-edi ihe unu na-eme? Kpọtara m ya ebe a.”
5 Ha onwe ha emewo omume na-eweta mbibi;+Ha abụghị ụmụ ya, ọ bụ ha nwere ntụpọ.+Ọgbọ gbagọrọ agbagọ ma hịgọọ ahịgọ!+
2 “Agbasapụworo m ndị dị isi ike+ aka m ogologo ụbọchị dum, bụ́ ndị na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+ ndị na-agbaso echiche nke aka ha;+
17 Jizọs zara, sị: “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe, nke gbagọkwara agbagọ,+ ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ? Ruo ole mgbe ka m ga na-edi ihe unu na-eme? Kpọtara m ya ebe a.”