Diuterọnọmi 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ha mere ihe na-adịghị mma.+ Ha abụghị ụmụ ya. Ọ bụ ha ka nsogbu si n’aka.+ Ha bụ ọgbọ jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+
5 Ọ bụ ha mere ihe na-adịghị mma.+ Ha abụghị ụmụ ya. Ọ bụ ha ka nsogbu si n’aka.+ Ha bụ ọgbọ jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+