Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 31:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma banyere nnupụisi+ gị na ikwesi olu ike gị.+ Ọ bụrụ na mgbe m ka nọ ndụ ma nọrọ n’etiti unu taa, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya,+ lezienụ ihe ga-eme mgbe m nwụsịrị!

  • Nehemaya 9:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Ọ bụ ezie na ị na-agba àmà+ megide ha iji mee ka ha laghachite n’iwu gị,+ ha onwe ha mere ọbụna omume mpako,+ ha aṅaghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu; ha mebikwara+ mkpebi ikpe gị,+ bụ́ ndị ga-eme ka mmadụ dị ndụ+ ma ọ bụrụ na o debe ha. Ha nọkwa na-eme isi ike,+ kwesiekwa olu ike,+ ha aṅaghịkwa ntị.+

  • Aịzaya 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+

  • Jeremaya 5:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ma obi ndị a kpọchiri akpọchi, na-enupụkwa isi; ha ahapụwo m wee na-eje ije n’ụzọ ha.+

  • Jeremaya 6:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ha niile bụ ndị isi ike karịa mmadụ niile,+ ha na-agagharị dị ka ndị nkwutọ,+ ha dị ka ọla kọpa na ígwè. Ha niile bụ ndị na-ebibi ihe.+

  • Zekaraya 7:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ma ha jụrụ ige ntị,+ ha nọ na-eme isi ike,+ ha kpọchisikwara ntị ha ike.+

  • Ọrụ Ndịozi 7:51
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya