2 Ndị Eze 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-ekwesi olu ike+ dị ka ndị nna nna ha, bụ́ ndị na-enweghị okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ha nọ, kwesiri olu ike; 2 Ihe E Mere 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee na-agwa Manase na ndị ya okwu, ma ha aṅaghị ntị.+ Ilu 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na akpọwo m òkù ma unu na-ajụ,+ esetịwo m aka ma ọ dịghị onye na-aṅa ntị,+ Jeremaya 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ole ndị ka m ga-agwa okwu, dọọkwa aka ná ntị, ka ha wee nụ? Lee! Ntị ha bụ ntị a na-ebighị úgwù, ọ bụ ya mere ha enweghị ike ịṅa ntị.+ Lee! Ha na-akọcha okwu Jehova,+ nke bụ́ okwu na-adịghị atọ ha ụtọ.+
14 ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-ekwesi olu ike+ dị ka ndị nna nna ha, bụ́ ndị na-enweghị okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ha nọ, kwesiri olu ike;
10 “Ole ndị ka m ga-agwa okwu, dọọkwa aka ná ntị, ka ha wee nụ? Lee! Ntị ha bụ ntị a na-ebighị úgwù, ọ bụ ya mere ha enweghị ike ịṅa ntị.+ Lee! Ha na-akọcha okwu Jehova,+ nke bụ́ okwu na-adịghị atọ ha ụtọ.+