Aịzaya 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị nọ n’eluigwe, nụrụnụ. Ndị nọ n’ụwa,+ geekwanụ ntị,N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M zụrụ ụmụ m ha etoo. M lekọtakwara ha,+Ma ha enupụrụla m isi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:2 Amụma Aịsaịa I, p. 11-12
2 Ndị nọ n’eluigwe, nụrụnụ. Ndị nọ n’ụwa,+ geekwanụ ntị,N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M zụrụ ụmụ m ha etoo. M lekọtakwara ha,+Ma ha enupụrụla m isi.+