Ọpụpụ 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Ahụwo m ndị a, lee, ha bụ ndị na-ekwesi olu ike.+ Diuterọnọmi 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-amarakwa na ọ bụghị n’ihi ezi omume gị ka Jehova bụ́ Chineke gị ji enye gị ezi ala a ka ọ bụrụ nke gị; n’ihi na unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+ Abụ Ọma 75:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu emela ka mpi unu dị elu.Unu ejila mpako na-ekwu okwu.+ Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+ Aịzaya 48:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na m maara na unu bụ ekwe ekwe,+ na olu unu bụ akwara ígwè,+ egedege ihu unu bụkwa ọla kọpa,+
6 Ị ga-amarakwa na ọ bụghị n’ihi ezi omume gị ka Jehova bụ́ Chineke gị ji enye gị ezi ala a ka ọ bụrụ nke gị; n’ihi na unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
4 N’ihi na m maara na unu bụ ekwe ekwe,+ na olu unu bụ akwara ígwè,+ egedege ihu unu bụkwa ọla kọpa,+