2 Ihe E Mere 36:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+ Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+ Aịzaya 46:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Geenụ m ntị, unu ndị obi ha kpọchiri akpọchi,+ unu ndị nọ ezi omume n’ebe dị anya.+ Zekaraya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ha jụrụ ige ntị,+ ha nọ na-eme isi ike,+ ha kpọchisikwara ntị ha ike.+
16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+
8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+