Abụ Ọma 76:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E bukọrọwo ihe ndị nwere obi ike,+Ha erowo ụra wee rahụ,+Ọ dịghịkwa otu n’ime ndị dike niile nke hụrụ aka o ji eme ihe.+ Aịzaya 48:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na m maara na unu bụ ekwe ekwe,+ na olu unu bụ akwara ígwè,+ egedege ihu unu bụkwa ọla kọpa,+ Ọrụ Ndịozi 7:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+
5 E bukọrọwo ihe ndị nwere obi ike,+Ha erowo ụra wee rahụ,+Ọ dịghịkwa otu n’ime ndị dike niile nke hụrụ aka o ji eme ihe.+
4 N’ihi na m maara na unu bụ ekwe ekwe,+ na olu unu bụ akwara ígwè,+ egedege ihu unu bụkwa ọla kọpa,+
51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+