Ọpụpụ 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Ahụwo m ndị a, lee, ha bụ ndị na-ekwesi olu ike.+ Diuterọnọmi 1:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 M wee gwa ya unu, ma unu egeghị ntị, kama unu malitere inupụ isi+ n’ihe Jehova nyere n’iwu, nganga wee ju unu isi, unu wee nwaa ịgbago n’ugwu ahụ.+ Diuterọnọmi 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-amarakwa na ọ bụghị n’ihi ezi omume gị ka Jehova bụ́ Chineke gị ji enye gị ezi ala a ka ọ bụrụ nke gị; n’ihi na unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+ Diuterọnọmi 31:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma banyere nnupụisi+ gị na ikwesi olu ike gị.+ Ọ bụrụ na mgbe m ka nọ ndụ ma nọrọ n’etiti unu taa, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya,+ lezienụ ihe ga-eme mgbe m nwụsịrị! Aịzaya 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Agbasapụworo m ndị dị isi ike+ aka m ogologo ụbọchị dum, bụ́ ndị na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+ ndị na-agbaso echiche nke aka ha;+
43 M wee gwa ya unu, ma unu egeghị ntị, kama unu malitere inupụ isi+ n’ihe Jehova nyere n’iwu, nganga wee ju unu isi, unu wee nwaa ịgbago n’ugwu ahụ.+
6 Ị ga-amarakwa na ọ bụghị n’ihi ezi omume gị ka Jehova bụ́ Chineke gị ji enye gị ezi ala a ka ọ bụrụ nke gị; n’ihi na unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+
27 N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma banyere nnupụisi+ gị na ikwesi olu ike gị.+ Ọ bụrụ na mgbe m ka nọ ndụ ma nọrọ n’etiti unu taa, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya,+ lezienụ ihe ga-eme mgbe m nwụsịrị!
2 “Agbasapụworo m ndị dị isi ike+ aka m ogologo ụbọchị dum, bụ́ ndị na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+ ndị na-agbaso echiche nke aka ha;+