Aịzaya 65:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ana m agbasara ndị dị isi ike aka m mgbe niile.+ Ha na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+Na-emekwa ihe ọ bụla gbatara ha n’obi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:2 Amụma Aịsaịa II, p. 374
2 Ana m agbasara ndị dị isi ike aka m mgbe niile.+ Ha na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+Na-emekwa ihe ọ bụla gbatara ha n’obi.+