Diuterọnọmi 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya+ malite n’ụbọchị m matara unu. Diuterọnọmi 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee sị, ‘Ka m wepụ ihu m n’ebe ha nọ,+Ka m hụ ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.N’ihi na ha bụ ọgbọ rụrụ arụ,+Ụmụ na-ekwesịghị ntụkwasị obi.+ Joshụa 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A ga-egbu+ onye ọ bụla nke nupụrụ isi n’iwu gị,+ nke na-egeghịkwa ntị n’okwu gị, bụ́ ihe niile ị ga-enye ya n’iwu. Naanị nwee obi ike, dịkwa ike.”+ Nehemaya 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+
20 O wee sị, ‘Ka m wepụ ihu m n’ebe ha nọ,+Ka m hụ ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.N’ihi na ha bụ ọgbọ rụrụ arụ,+Ụmụ na-ekwesịghị ntụkwasị obi.+
18 A ga-egbu+ onye ọ bụla nke nupụrụ isi n’iwu gị,+ nke na-egeghịkwa ntị n’okwu gị, bụ́ ihe niile ị ga-enye ya n’iwu. Naanị nwee obi ike, dịkwa ike.”+
26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+