Diuterọnọmi 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ọ bụla nke ga-eme omume mpako wee ghara ige onye nchụàjà ntị, bụ́ onye guzo n’ebe ahụ ijere Jehova bụ́ Chineke gị ozi ma ọ bụ ghara ige onyeikpe ntị,+ onye ahụ ga-anwụ;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.+ 1 Samuel 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Izrel wee malite ịsị Samuel: “Olee onye na-asị, ‘Ọ̀ bụ Sọl ga-abụ eze anyị?’+ Kpọpụtanụ ha, ka anyị gbuo ha.”+
12 Onye ọ bụla nke ga-eme omume mpako wee ghara ige onye nchụàjà ntị, bụ́ onye guzo n’ebe ahụ ijere Jehova bụ́ Chineke gị ozi ma ọ bụ ghara ige onyeikpe ntị,+ onye ahụ ga-anwụ;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.+
12 Ndị Izrel wee malite ịsị Samuel: “Olee onye na-asị, ‘Ọ̀ bụ Sọl ga-abụ eze anyị?’+ Kpọpụtanụ ha, ka anyị gbuo ha.”+