1 Samuel 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ndị ikom na-abaghị n’ihe+ sịrị: “Olee otú onye a ga-esi zọpụta anyị?”+ Ha wee leda ya anya,+ ha ewetaghịkwara ya onyinye ọ bụla.+ Ma ọ gbachiri nnọọ nkịtị.+ Ilu 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwa m, tụọ egwu Jehova, tụọkwa egwu eze.+ Gị na ndị nnupụisi enwela mmekọrịta.+
27 Ma ndị ikom na-abaghị n’ihe+ sịrị: “Olee otú onye a ga-esi zọpụta anyị?”+ Ha wee leda ya anya,+ ha ewetaghịkwara ya onyinye ọ bụla.+ Ma ọ gbachiri nnọọ nkịtị.+