1 Samuel 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Izrel wee malite ịsị Samuel: “Olee onye na-asị, ‘Ọ̀ bụ Sọl ga-abụ eze anyị?’+ Kpọpụtanụ ha, ka anyị gbuo ha.”+ Ọrụ Ndịozi 7:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+
12 Ndị Izrel wee malite ịsị Samuel: “Olee onye na-asị, ‘Ọ̀ bụ Sọl ga-abụ eze anyị?’+ Kpọpụtanụ ha, ka anyị gbuo ha.”+
51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+