1 Samuel 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ọ bụrụ na unu erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru,+ wee nupụ isi n’iwu Jehova,+ aka Jehova ga-ebili megide unu na nna unu hà.+ 1 Samuel 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na nnupụisi+ na mmehie nke ịgba afa+ bụ otu ihe, iji mpako na-ebute ụzọ n’ihe na iji ike anwansi na terafim eme ihe bụ otu ihe.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo okwu Jehova,+ ya onwe ya ajụwo gị ka ị ghara ịbụkwa eze.”+ Ilu 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Naanị nnupụisi ka onye ọjọọ na-achọ mgbe niile,+ onye obi tara mmiri ka onye ozi a na-ezigara ya bụkwa.+
15 Ma ọ bụrụ na unu erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru,+ wee nupụ isi n’iwu Jehova,+ aka Jehova ga-ebili megide unu na nna unu hà.+
23 n’ihi na nnupụisi+ na mmehie nke ịgba afa+ bụ otu ihe, iji mpako na-ebute ụzọ n’ihe na iji ike anwansi na terafim eme ihe bụ otu ihe.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo okwu Jehova,+ ya onwe ya ajụwo gị ka ị ghara ịbụkwa eze.”+
11 Naanị nnupụisi ka onye ọjọọ na-achọ mgbe niile,+ onye obi tara mmiri ka onye ozi a na-ezigara ya bụkwa.+