3 Ha wee zukọta imegide+ Mozis na Erọn, sị ha: “O zuworo unu, n’ihi na nzukọ a dum dị nsọ,+ Jehova nọkwa n’etiti ha.+ Gịnịzi mere unu ji na-ebuli onwe unu elu karịa ọgbakọ Jehova?”+
20Ma e nwere otu nwoke iberiibe+ n’ebe ahụ, nke aha ya bụ Shiba,+ nwa Bikraị onye ebo Benjamin; o wee fụọ opi,+ sị: “Anyị enweghị òkè n’ebe Devid nọ, anyị enweghịkwa ihe nketa n’ebe nwa Jesi nọ.+ Izrel, onye ọ bụla lakwuru chi ya!”+