-
Diuterọnọmi 13:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 “Ọ bụrụ na nwanne gị nwoke, nwa nwoke nke nne gị mụrụ, ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị ma ọ bụ nwunye ị hụrụ n’anya ma ọ bụ enyi gị bụ́ onye ị hụrụ n’anya dị ka mkpụrụ obi gị,+ anwaa ịrata gị na nzuzo, sị, ‘Ka anyị gaa fee chi ọzọ,’+ ndị ị na-amaghị, ndị gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị,
-