Ọpụpụ 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Enwela chi ọ bụla ọzọ+ tinyere m. Ilu 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye si n’ezi ofufe dapụ na-eji ọnụ ya ala mmadụ ibe ya n’iyi,+ ma ihe ọmụma ka a na-eji anapụta ndị ezi omume.+
9 Onye si n’ezi ofufe dapụ na-eji ọnụ ya ala mmadụ ibe ya n’iyi,+ ma ihe ọmụma ka a na-eji anapụta ndị ezi omume.+