21 Ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị, kama otu nwoke nke si n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ onye aha ya bụ Shiba+ nwa Bikraị, eweliwo aka ya imegide Eze Devid.+ Kpọpụtanụ naanị ya,+ m ga-ahapụkwa obodo a.”+ Nwaanyị ahụ wee sị Joab: “Lee! A ga-esi ná mgbidi tụfetara gị isi ya!”+