2 Samuel 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee sị Abishaị:+ “Ugbu a, Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Gị onwe gị, kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi+ chụwa ya, ka ọ ghara ịchọtara onwe ya obodo ndị e wusiri ike wee gbapụ n’ihu anyị.”
6 Devid wee sị Abishaị:+ “Ugbu a, Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Gị onwe gị, kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi+ chụwa ya, ka ọ ghara ịchọtara onwe ya obodo ndị e wusiri ike wee gbapụ n’ihu anyị.”