2 Samuel 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Devid gwaziri Abishaị, sị:+ “Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi chụwa ya, ka ọ ghara ịgbaga n’otu obodo a rụsiri ike, wee gbanahụ anyị.”
6 Devid gwaziri Abishaị, sị:+ “Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi chụwa ya, ka ọ ghara ịgbaga n’otu obodo a rụsiri ike, wee gbanahụ anyị.”