1 Samuel 26:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Devid wee jụọ Ahimelek onye Het+ nakwa Abishaị+ nwa Zeruya,+ nwanne Joab, sị: “Ònye ga-eso m gaa ebe Sọl nọ n’ụlọikwuu ya?” Abishaị asị ya: “M ga-eso gị gaa.” 2 Samuel 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ hapụkwaara Abishaị+ nwanne ya ndị fọrọnụ, ka ọ hazie ha n’usoro ịga lụso ndị Amọn agha.+ 2 Samuel 23:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Abishaị+ nwanne Joab nwa Zeruya+ bụ onyeisi ndị dike atọ ọzọ. E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300). Aha ya na-edekwa ude ka nke ndị dike atọ mbụ ahụ.+ 1 Ihe E Mere 18:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Abishaị+ nwa Zeruya+ gburu puku ndị Ịdọm iri na asatọ (18,000) na Ndagwurugwu Nnu.+
6 Devid wee jụọ Ahimelek onye Het+ nakwa Abishaị+ nwa Zeruya,+ nwanne Joab, sị: “Ònye ga-eso m gaa ebe Sọl nọ n’ụlọikwuu ya?” Abishaị asị ya: “M ga-eso gị gaa.”
18 Abishaị+ nwanne Joab nwa Zeruya+ bụ onyeisi ndị dike atọ ọzọ. E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300). Aha ya na-edekwa ude ka nke ndị dike atọ mbụ ahụ.+