13 Aha Devid bịara na-ede ude mgbe o gbuchara puku ndị Ịdọm iri na asatọ (18,000) na Ndagwurugwu Nnu.+ 14 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. O dowere ha ebe niile n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+