-
Abụ Ọma 60:okwu mmegheBaịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Okooko Lili E Ji Echeta Ihe” kpọọ ya. Miktam.* Abụ Devid. A ga-eji ya na-akụzi ihe. Ọ bụrụ abụ a mgbe ya na ndị Eram-nehareyim na ndị Eram-Zoba lụrụ ọgụ, Joab wee laghachi gbuo ndị Ịdọm dị puku mmadụ iri na abụọ (12,000) na Ndagwurugwu Nnu.+
-