2 Samuel 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Aha Devid bịara na-ede ude mgbe o gbuchara puku ndị Ịdọm iri na asatọ (18,000) na Ndagwurugwu Nnu.+ 1 Ihe E Mere 18:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ka Hadadiza+ eze Zoba+ nọ na-aga ka o nwetaghachi Osimiri Yufretis,+ Devid nọ ebe dị nso na Hemat+ lụso ya agha, meriekwa ya.
13 Aha Devid bịara na-ede ude mgbe o gbuchara puku ndị Ịdọm iri na asatọ (18,000) na Ndagwurugwu Nnu.+
3 Ka Hadadiza+ eze Zoba+ nọ na-aga ka o nwetaghachi Osimiri Yufretis,+ Devid nọ ebe dị nso na Hemat+ lụso ya agha, meriekwa ya.