1 Ihe E Mere 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee debegasịa ndị agha na-eche nche n’Idọm, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
13 O wee debegasịa ndị agha na-eche nche n’Idọm, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+