1 Ihe E Mere 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+
13 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+