13 Bilie! Doo ndị m nsọ,+ sịkwa ha, ‘Doonụ onwe unu nsọ echi, n’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru: “Izrel,+ ihe a ga-ebibi ebibi dị n’etiti unu. Ị gaghị enwe ike ibuso ndị iro gị agha ruo mgbe unu wepụrụ ihe a ga-ebibi ebibi n’etiti unu.