51 Devid wee gbara ọsọ gaa guzoro n’akụkụ onye Filistia ahụ. O wee were mma agha nwoke ahụ,+ mịpụta ya n’ọbọ ya ma gbunyụọ ya anya mgbe o ji ya gbupụ ya isi.+ Ndị Filistia wee hụ na dike ha anwụọla, ha wee gbaa ọsọ.+
7 O wee ruo na ozugbo akwụkwọ ozi ahụ ruru ha aka, ha kpọọrọ ụmụ eze gbuo, ya bụ, ndị ikom iri asaa,+ e mesịa, ha wụnyere isi ha na nkata ma buru ha bugara ya na Jezril.