5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo.
21 lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị gị;+ m ga-ebibikwa gị+ ma bipụ onye ọ bụla bụ́ nwoke+ nke si n’ahụ́ Ehab na onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe n’Izrel.