2 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gbuo ezinụlọ Ehab onyenwe gị, n’ahụ́ Jezibel+ ka m ga-abọ ọbọ+ ọbara ndị ohu m bụ́ ndị amụma nakwa ọbara ndị ohu Jehova niile.
7 Gbuo ezinụlọ Ehab onyenwe gị, n’ahụ́ Jezibel+ ka m ga-abọ ọbọ+ ọbara ndị ohu m bụ́ ndị amụma nakwa ọbara ndị ohu Jehova niile.