Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 2:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Lee! Ụbọchị na-abịa mgbe m ga-egbupụ ogwe aka gị na ogwe aka nke ụlọ nna nna gị, nke na a gaghị enwe agadi ọ bụla n’ụlọ gị.+

  • 2 Ndị Eze 10:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Jihu wee gbuokwa ndị niile fọdụrụ n’ụlọ Ehab n’ime Jezril na ndị ya niile a na-akwanyere ùgwù+ na ndị ha na ya maara na ndị nchụàjà ya,+ ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ hapụrụ ka ọ fọdụrụ ya ndụ.+

  • Abụ Ọma 37:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+

      Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+

      ע [Ayin]

      A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+

      Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+

  • Jeremaya 22:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Deenụ aha nwoke a dị ka onye na-amụtaghị nwa,+ dị ka dimkpa nke na-agaghị enwe ihe ịga nke ọma n’ụbọchị ya; n’ihi na ọ dịghị otu n’ime ụmụ ya ga-enwe ihe ịga nke ọma ọ bụla,+ ọ dịghị nke ga-anọkwasị n’ocheeze Devid+ wee chịa ọzọ na Juda.’”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya