Abụ Ọma 125:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-atụgharị gaa n’ụzọ ha nke gbagọrọ agbagọ,+Jehova ga-ekpochapụ ha na ndị na-eme ihe ọjọọ.+Udo ga-adịrị Izrel.+ Ilu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+
5 Ndị na-atụgharị gaa n’ụzọ ha nke gbagọrọ agbagọ,+Jehova ga-ekpochapụ ha na ndị na-eme ihe ọjọọ.+Udo ga-adịrị Izrel.+
20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+