Abụ Ọma
Abụ Nrịgo.
2 Jeruselem—dị ka ugwu si gbaa ya gburugburu,+
Otú ahụ ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu+
Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.