Abụ Ọma 125:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma Jehova ga-ebibi ndị hapụrụ ụzọ dị mma soro ụzọ gbagọrọ agbagọ. Ọ ga-ebibi ha na ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ka udo dịrị Izrel.
5 Ma Jehova ga-ebibi ndị hapụrụ ụzọ dị mma soro ụzọ gbagọrọ agbagọ. Ọ ga-ebibi ha na ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ka udo dịrị Izrel.