1 Ihe E Mere 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E wee nyere ha aka ibuso ha agha, nke mere na e nyefere ndị Hega na ndị niile ha na ha so n’aka ha, n’ihi na ha kpọkuru Chineke maka enyemaka+ n’agha ahụ, o wee nabata arịrịọ ha n’ihi na ha tụkwasịrị ya obi.+ Abụ Ọma 33:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ bụ n’ime ya ka obi anyị na-aṅụrị ọṅụ;+N’ihi na ọ bụ n’aha nsọ ya ka anyị tụkwasịrị obi.+ Abụ Ọma 118:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dị mma ịgbaba n’ime Jehova+Karịa ịtụkwasị mmadụ obi.+ Ilu 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum tụkwasị Jehova obi,+ adaberekwala ná nghọta gị.+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ngọzi na-adịrị dimkpa nke tụkwasịrị Jehova obi, onye Jehova bụ obi ike ya.+
20 E wee nyere ha aka ibuso ha agha, nke mere na e nyefere ndị Hega na ndị niile ha na ha so n’aka ha, n’ihi na ha kpọkuru Chineke maka enyemaka+ n’agha ahụ, o wee nabata arịrịọ ha n’ihi na ha tụkwasịrị ya obi.+
21 N’ihi na ọ bụ n’ime ya ka obi anyị na-aṅụrị ọṅụ;+N’ihi na ọ bụ n’aha nsọ ya ka anyị tụkwasịrị obi.+