Abụ Ọma 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị maara aha gị ga-atụkwasị gị obi,+N’ihi na gị onwe gị, Jehova, agaghị ahapụ ndị na-achọ gị.+ Abụ Ọma 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụfọdụ na-ekwu banyere ụgbọ ịnyịnya, ndị ọzọ na-ekwu banyere ịnyịnya,+Ma anyị onwe anyị ga na-ekwu banyere aha Jehova bụ́ Chineke anyị.+ Abụ Ọma 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ gị ka nna anyị hà tụkwasịrị obi;+Ha tụkwasịrị gị obi, i wee na-emere ha ụzọ mgbapụ.+ Ndị Hibru 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 bụ́ ndị sitere n’okwukwe merie alaeze dị iche iche n’agha,+ mezuo ezi omume,+ nweta nkwa dị iche iche,+ mechie ọnụ ọdụm,+
7 Ụfọdụ na-ekwu banyere ụgbọ ịnyịnya, ndị ọzọ na-ekwu banyere ịnyịnya,+Ma anyị onwe anyị ga na-ekwu banyere aha Jehova bụ́ Chineke anyị.+
33 bụ́ ndị sitere n’okwukwe merie alaeze dị iche iche n’agha,+ mezuo ezi omume,+ nweta nkwa dị iche iche,+ mechie ọnụ ọdụm,+