Abụ Ọma 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mụ onwe m, n’obiọma* gị ka m tụkwasịrị obi;+Ka obi m ṅụrịa ọṅụ n’ihi nzọpụta gị.+ Zekaraya 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Ifrem ga-adị nnọọ ka dike,+ obi ha ga-aṅụrị ọṅụ dị ka ọ bụ n’ihi mmanya.+ Ụmụ ha ga-ahụ ya wee ṅụrịa ọṅụ;+ obi ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova.+
7 Ndị Ifrem ga-adị nnọọ ka dike,+ obi ha ga-aṅụrị ọṅụ dị ka ọ bụ n’ihi mmanya.+ Ụmụ ha ga-ahụ ya wee ṅụrịa ọṅụ;+ obi ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova.+