1 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+ Luk 1:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 mmụọ m apụghịkwa ịkwụsị inwe oké ọṅụ+ n’ebe Chineke bụ́ Onye Nzọpụta m nọ;+
2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+