Abụ Ọma 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka m wee kọọ akụkọ ihe niile kwesịrị otuto ị na-eme+N’ọnụ ụzọ ámá+ nke ada bụ́ Zayọn,+Ka m wee ṅụrịa ọṅụ ná nzọpụta gị.+ Abụ Ọma 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mụ onwe m, n’obiọma* gị ka m tụkwasịrị obi;+Ka obi m ṅụrịa ọṅụ n’ihi nzọpụta gị.+
14 Ka m wee kọọ akụkọ ihe niile kwesịrị otuto ị na-eme+N’ọnụ ụzọ ámá+ nke ada bụ́ Zayọn,+Ka m wee ṅụrịa ọṅụ ná nzọpụta gị.+