Abụ Ọma 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-abụku Jehova abụ, n’ihi na o mesowo m mmeso ọma.+ Luk 1:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Meri wee sị: “Mkpụrụ obi m na-eto Jehova,+ Ndị Rom 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ime Chineke site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, onye mere ka anyị na Chineke dị ná mma ugbu a.+
11 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ime Chineke site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, onye mere ka anyị na Chineke dị ná mma ugbu a.+