2 Ndị Kọrịnt 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ya bụ, na Chineke si n’aka Kraịst+ na-eme ka ya+ na ụwa+ dị ná mma, n’agụrụghị ha njehie ha,+ o nyefekwara n’aka anyị okwu+ nke ime ka a dị ná mma.+ 1 Jọn 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+
19 ya bụ, na Chineke si n’aka Kraịst+ na-eme ka ya+ na ụwa+ dị ná mma, n’agụrụghị ha njehie ha,+ o nyefekwara n’aka anyị okwu+ nke ime ka a dị ná mma.+
2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+