Aịzaya 43:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụ m bụ Onye na-ehichapụ+ mmebi iwu gị+ n’ihi mụ onwe m.+ Agaghịkwa m echeta mmehie gị.+ Ndị Rom 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 E nyefere ya n’ihi njehie anyị,+ a kpọlitekwara ya ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume.+ Ndị Rom 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, dị nnọọ ka a mara ụdị mmadụ niile ikpe site n’otu njehie,+ otú ahụkwa ka e si n’otu omume ziri ezi+ kpọọ ụdị mmadụ niile+ ndị ezi omume ka ha wee nweta ndụ.+
18 Ya mere, dị nnọọ ka a mara ụdị mmadụ niile ikpe site n’otu njehie,+ otú ahụkwa ka e si n’otu omume ziri ezi+ kpọọ ụdị mmadụ niile+ ndị ezi omume ka ha wee nweta ndụ.+